Nkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuru ọha
Ụmụnne nwoke na ụmụnne nwanyị, ugbua a ga m agụpụta ndị Ji Ikike Zuru ọha, ndị Otù Iri Asaa Mpaghara, na Ndị Ọrụ Zuru ọha nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ amaka ntuli aka nkwado unu.
Biko gosịpụta nkwado unu n’ụzọ ahụ esi eme ya. Ọ bụrụ na-enwere ndị na-akwadoghị ntụpụta ọbụla, anyị na-arịọ ka ị kpọtụrụ onyeisi stek gị.
A na-atụpụta ka anyị kwado Russell Marion Nelson dịka onye amụma, ọhụụ ụzọ, na onye mkpughe na Onyeisi nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndi Nsọ Ụbọchi Ikpeazụ a; Dallin Harris Oaks dịka Onye Ndumọdụ Mbụ n’ime Otù Ndiisi Mbụ; na Henry Bennion Eyring dika Onye Ndumọdụ nke Abụọ n’ime Otù Ndịisi Mbụ.
Ndi niile ọ masịrị nwere ike gosipụta ya.
Ndi na-akwadoghi, ọbụrụ na-enwere, gosipụta ya.
A na-atụpụta ka anyị kwado Dallin H. Oaks dị ka Onyeisi nke Kworum Ndị Ozi Iri na Abụọ na Jeffrey R. Holland dị ka Onyeisi Nnọchianya nke Kworum Ndị Ozi Iri na Abụọ.
Ndi niile ọ masịrị, biko gosipụta ya
Onye na-akwadoghi gosipụta ya.
A na-atụpụta ka anyị kwadoo ndị a sotere dị ka ndị otù nke Ndị Ozi Iri na Abụọ: Jeffrey R. Holland, Dieter F. Uchtdorf, David A. Bednar, Quentin L. Cook, D. Todd Christofferson, Neil L. Andersen, Ronald A. Rasband, Gary E. Stevenson, Dale G. Renlund, Gerrit W. Gong, Ulisses Soares, na Patrick Kearon.
Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya
Onye na-akwadoghi nwere ike gosipụta ya.
A na-atụpụta ka anyị kwado ndị ndụmọdụ n’ime Otù Ndịisi Mbụ na Ndị Kworum Ndị Ozi Iri na Abụọ dịka ndị amụma, ndị ọhụụ ụzọ, na ndị mkpughe.
Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya
Onye ọ masịghị, ọbụrụ na-enwere onye, soro ụdị akárá ahụ.
Ndị Ji Ikike Zuru ọha Iri Asaa na-esote ka a ga atọpụ site n’ọrụ ha niile ma nye ọkwa emeritus, bido na Ọgọst 1, 2025: Okenye ndịa David S. Baxter, Randall K. Bennett, Kevin S. Hamilton, Rafael E. Pino, na Jorge F. Zeballos.
Ndị niile ọ masịrị igosipụta obi ekele nye ụmụnne ndị nwoke ndịa na ndị nwunye ha na ndị ezinaụlọ ha maka afọ ije ozi ha niile n’ụzọ pụrụ iche gburugburu Nzukọ nsọ niile nwere ike mee otu a site na-iweli aka.
Anyị na-atọpụkwa Okenye José A. Teixeira site n’ọrụ ije ozi dịka onye otù nke Otù Ndịisi nke Ndị Iri Asaa, bido na Ọgọst 1, 2025.
Ndi niile ọ masịrị igosipụta obi ekele nye Okenye Teixeira maka ije-ozi ya na ọnọdụ a nwere ike mee ya.
Anyị ji obi ekele echeta ndị Mpaghara Iri Asaa ruru 65, ndị ga-arụzu ọrụ ije ozi ha na ndị e nwere ike ịhụ aha ha na website nke Nzukọ nsọ.
Ndị ahụ ọ masịrị isoro na-igosipụta obi ekele nye ụmụnne ndị nwoke ndịa na ndị ezinaụlọ ha niile maka ọtụtụ afọ nke ije ozi abụghị nke naanị onwe ha nwere ike gosipụta ya.
Anyị na-atọghapụ n’ọrụ Otù Ndịisi Zuru ọha Ndị Ikom Nta, bido na Ọgọstụ 1, 2025, dịka otu a: Steven J. Lund dịka Onyeisi, Bradley R. Wilcox dịka Onye Ndụmọdụ nke Mbụ, na Michael T. Nelson dịka Onye Ndụmọdụ nke Abụọ.
Ndị niile ọ masịrị isoro na-igosipụta ekele nye ụmụnne nwoke ndị a maka ije ozi ha etinyere uchu nwere ike gosipụta ya.
Anyị na-atụpụta ka anyị kwado Okenye Kevin R. Duncan dịka onye otù nke Otù Ndịisi nke Ndị Iri Asaa, bido na Ọgọst 1, 2025.
Ndi niile ọ masịrị nwere ike gosipụta ya.
Onye na-akwadoghi gosipụta ya.
Anyị na-atụpụta ka anyị kwado ndịa sotere dịka Ndị Ji Ikike Zuru ọha Iri Asaa ọhụrụ: John D. Amos, Ronald M. Barcellos, Steven C. Barlow, Kevin G. Brown, B. Corey Cuvelier, Michael Cziesla, James E. Evanson, Brik V. Eyre, Ozani Farias, Aaron T. Hall, Brian J. Holmes, Pedro X. Larreal, Clement M. Matswagothata, Eduardo F. Ortega, Edward B. Rowe, na Wan-Liang Wu.
Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya
Ndị na-akwadoghi, gosi site n’otu iriba ama ahụ.
Anyị na-echeta na Ndị Iri Asaa Mpaghara ọhụrụ dị 78 ka akwadoro n’oge nzukọ nke Ndị ndu nke Ọgbakọ Zuru ọha emere na Tọsde, Eprel 4, ma amara ọkwa ya na website nke Nzukọ nsọ. Anyị na-akpoku unu ịkwado ndị ụmụnne nwoke ndị a n’ọrụ ọhụrụ ha.
Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya
Onye ọbụla na-akwadoghi, site n’ụdị akara ahụ.
A na-atụpụta ka anyị kwado ndịa sotere dị ka Ndịisi Zuru ọha Otù Akwụkwọ Sọnde ọhụrụ, ga-ebido na Ọgọstụ 1, 2025: Timothy L. Farnes dị ka Onyeisi, David J. Wunderli dị ka Onye Ndumọdụ Mbụ, na Sean R. Dixon dị ka Onye Ndumọdụ nke abụọ.
Ndi niile ọ masịrị nwere ike gosipụta ya.
Onye na-akwadoghi nwere ike gosipụta ya.
A na-atụpụta ka anyị kwadoo ndị ọzọ Ji Ikike Zuru ọha, ndị Iri Asaa Mpaghara, na Ndị Ọrụ Zuruọha dị ka otu ha sịrị dị n’oge ugbu a.
Ndị niile ọ masịrị nwere ike mee otu a site na-iweli aka elu.
Ndị na-akwadoghị, ọbụrụ na-enwere onye.
Unu emela, ụmụnne ndị nwoke na ndị nwanyị, maka ntuli aka nkwado unu nʻaha ndị ndu nke nke Nzukọ nsọ.
Mgbanwe niile nye ndị Iri Asaa Mpaghara
Ndị Iri Asaa Mpaghara ndịa sotere ka akwadoro n’oge ọgbakọ nke ndị ndu nke emere dị ka otu akụkụ nke ọgbakọ zuru ọha:
Emmanuel Rodantes G. Abraham, Jonah Akekere, Edmund L. Ang, Odilon Asevedo, Vladimir N. Astashov, Douglas W. Atwood, Ignatius K. Baidoo, Anthony John Balledos, Carlos A. Baptista, Timothy L. Barney, Marco A. Becegato, Steven L. Bodhaine, Thaddeus M. Brown, Gabriel A. Campos, Jose R. Cardenas Vanegas, Palmênio C. Castro, Robert M. Chaggares, David L. Chandler, Andrew J. Child, Carlton J. Christensen, William G. Coleman, Sean F. D. Collins, Bryan C. Crawley, Gustavo A. Cristales, Loren G. Dalton, M. Sidney Daniels, Robert L. Davis, Freeman Dickie, Moroni Dominguez Jimenez, Siale Matavaha ‘Eliesa, Robert K Ellis, James G. Fantone, Jacob C. Fish, Matthias A. Frost, W. Brett Graham, Jeremy B. Grisel, Rodney H. Hillam, Shane T. Holdaway, James A. Jarvis, Aaron R. Jenne, Jose A. Jimenez Alava, Nathan L. Johnson, H. Jason Joseph, Ronald M. Judd, Motoshige Karino, Natthapol Lattisophonkul, Roland E. Léporé, Samuel López, Ricard G. Manáhan, Arturo Martinez, Charles P. Martins, Kelend I. Mills, David E. Mouhsen, Luis Navarro, Mathias N. Niambe, Jeffery M. Nikoia, Prince S. Nyanforh, Kabemba F. Nyembo, Akingbade A. Ojo, G. Michael Ortiz, Huri Parata, Juan C. Quilantan, David A. Reyes, Matthew O. Richardson, Matthew L. Riggs, Jaime N. Rivera Jr., Stephen M. Sargent, David L. Smith, Todd B. Smith, Marco N. Sosa, Jared M. Spataro, Scott Spencer, Craig M. Teuscher, Mees Bulang-C. Tshiband, Francisco Valim, Jesus A. Vazquez Roman, Terry E. Welch, David A. Winters.
Ndị Mpaghara Iri Asaa ndị a na-esote ka a ga-atọghapụ n’ọrụ na ma ọ bụ tupu Ọgọst 1, 2025:
John D. Amos, Jay D. Andersen, Faapito Auapaau, Frederick K. Balli, Steven C. Barlow, Kevin W. Birch, John W. Boswell, Kevin G. Brown, J. Francisco Bührer, Suchat Chaichana, Christian C. Chigbundu, Matthew R. Clarke, L. Guido Cristobal, B. Corey Cuvelier, Edmarc R. Dumas, Brik V. Eyre, Timothy L. Farnes, Carlos A. Gabaldón, M. Andrew Galt, Vladislav Y. Gornostaev, Aaron T. Hall, Thomas Hänni, Richard I. Heaton, Broc C. Hiatt, Brian J. Holmes, David H. Huntsman, Norman Insong, Daniel Kabason, Federico M. Kähnlein, Jeffrey J. Kerr, David G. LaFrance, Marcelo Louza, Jose G. Manarin, Jeremiah J. Morgan, Mark A. Mortensen, S. Ephraim Msane, R. Pepper Murray, Eduardo F. Ortega, Nathan D. Pace, Michael M. Packer, Jorge W. Pérez, Kyrylo Pokhylko, Sergio A. Poncio, Art Rascon, Miguel A. Reynoso, Gustavo G. Rezende, Robert G. Rivarola, Edward B. Rowe, Alexey V. Samaykin, Luciano Sankari, Henry Savstrom, J. Matthew Scott, James E. Slaughter, Robert T. Smith, Ricardo Spencer, Colin C. Stauffer, David C. Stewart, Konstantin Tolomeev, Arlen M. Tumaliuan, Martin J. Turvey, Yan Carlos Vega, Paul B. Whippy, Chad R. Wilkinson, Dow R. Wilson, Markus Zarse.