Kedụ maka …?
Nʻokpuru ka enwere ụfọdụ isiokwu ndị ị nwere ike i nwe ajụjụ maka ha Maka Ume nke Ndị Ntoroọbịa akpọchaghị ha niile aha, mana ọ na-akuzi eziokwu ndị dị ebighị ebi nwere ike ịnyere gị aka mee mkpebi obi banyere isiokwu ndị a. Ị ga-ahụ eziokwu ndị a nʻelu ihuakwụkwọ edepụtara nʻokpuru.