Maka Ume nke ndị Ntoroọbịa: Ihe odudu maka Ime Nhọrọ niile Ozi sitere nʻaka Otù Ndịisi Mbụ Mee nhọrọ ndị mmụọ kpatere 1.Alma 22:13Atụmatụ Chineke bụ maka gị 2.Ozizi na Ọgbụgba ndụ niile 8:2–3Chineke chọrọ ikwuuru gị okwu 3.Moses1:39I nwere ike inye aka n’ọrụ Chineke 4.Abụ ọma 147:3Jizọs Kraịst ga-enyere gị aka 5.Ndị Galetia 5:27Jee ije nʻÌhè nke Chineke 6.Matiu 22:37–40Hụ Chineke naanya, hụ onye agbata obi gị naanya 7.Ozizi na Ọgbụgba ndụ niile 84:20Emume nsọ niile na ọgbụgba ndụ niile na-enye gị ohere iji nwete ike nke Chineke 8.Ozizi na Ọgbụgba ndụ niile 95:8Emume nsọ na ọgbụgba ndụ niile nke tempụl na-enye gị nnukwu ohere ịnata ngọzi niile nke Chineke 9Matiu 16:18–19A gọziri gi site nʻọtụghe niile na ikikere nke ọkwa nchụaja 101 Ndị Kọrịnt 6:18–20Ahụ gị dị nsọ 11Jọn 8:32Eziokwu ga-eme ka inwere onwe gị 12Ozizi na Ọgbụgba ndụ niile 101:36Jizọs Kraịst na-ewete ọn̄ụ Appendix IndexKedụ maka…?