Jenụwarị 2026 Liahona David A. BednarNdị Nketa okè Ọdịdị SinachiOkenye Bednar na-akuzi na mkpụrụobi anyị kwesịrị iko nʻobi ekele dị ka anyị na-atule nnukwu atụmatụ nke nzọpụta nke Chineke, mgbapụta, mweghachite, ebere, na ọbi ụtọ. Maka Ume nke Ndị Ntoroọbịa Otù Ndịisi Zuruọha Ndịinyom Nta na Ndịikom NtaSoro M Jee ijeOzi niile sitere na Otù Ndịisi Zuru ọha Ndịinyom Nta na Ndịikom Nta banyere Isiokwu Ndị Ntoroọbịa 2026. Friend Adam na IvGụọ akụkọ banyere Adam na Iv niime Ubi nke Iden.