Liahona Eprel 2026 Neil L. AndersenMmeri nke Onye Nzọpụta Anyị Anyị Hụrụ naanyaOkenye Andersen na-agba ama na Jizọs Kraịst tibiri ụdọ igwe nke agbụ mgbe ebighị ebi nke ọnwụ maka onye niile nke biworo ma ọ bụ ga-ebi n’elu ụwa. Maka Ume nke Ndị Ntoroọbịa David DicksonMgbe Mmejọ Gị niile Gasịrị—Ọbụna Ndị nke Buru ibuAnyị pụrụ ịmụta ọtụtụ ihe site nʻaka Onyeozi Pita gbasara Onye Nzọpụta, Aja mgbaghara mmehie Ya, na ịnwakwa ọzọ. Friend Akụkọ Akwụkwọ nsọ: Emume Ngabiga AhụGụọ akụkọ gbasara Mosis na-edupu Ụmụ Izrel site na Ijipt na nkewasị Oke Osimiri Uhie nʻụzọ dị ebube.