Liahona, Febụwarị 2026 Patrick KearonỤzọ Ọgbụgba ndụ Na-enye ọn̄ụOkenye Kearon na-akuzi na anyị na-an̄ụrị ọn̄ụ na ụgwọ nke mgbapụta anyị a bụrụwo ihe akwụrụ ma na-atọwo ụzọ ọgbụgba ndụ ruo ndụ ebighị ebi. Maka Ume nke ndị Ntoroọbịa Madelyn MaxfieldỊ Chọrọ Inwe Ọn̄ụ Karịrị akarị? Nwaa Obi ekeleItinye uche nʻobi ekele nwere ike nyere gị aka nwee echiche ọma na olileanya mgbe ndụ na-agaghị dị ka esi tụọ. Friend Noa na Igbe ahụGụọ otu akụkọ banyere Noa na igbe ahụ