Dizemba 2025 Liahona Ulisses SoaresAtụmatụ nke Chineke maka Ezi na ụlọ Ga-adị Ebighị ebiOkenye Soares na-akuzi na ndị ezi na ụlọ nabatara atụmatụ nke Chineke, nwee ịhụnaanya dị ka Onye Nzọpụta siri nwee ịhụnaanya, ma kwanyere ọgbụgba ndụ ha niile ugwu otu ụbọchị ga-eketa okè “ngọzi niile nke ndụ ebighị ebi na uju nke ọn̄ụ.” Maka Ume nke ndị Ntoroọbịa Gịnị ka anyị maara banyere ndị ọzụzụ atụrụ ahụ nʻoge Ekeresimesi mbụ?Azịza nye ajụjụ ahụ: “Gịnị ka anyị maara banyere ndị ọzụzụ atụrụ ahụ nʻoge Ekeresimesi mbụ?” Friend Ndị nsọ Gara Ọdịda anyanwụGụọ akụkọ banyere njem Ndị nsọ gaa Ndagwurugwu Salt Lake.