Ọktoba 2025 Liahona Ronald A. RasbandỌgbụgba ndụ niile, Ike, na Nkwa niileOkenye Rasband na-gba ama na tempụl nọ nʻetiti ike na nchekwa ahụ ekwere ndị kwesịrị ntụkwasị obi na nkwa tupu Ọbịbịa nke Ugboro abụọ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst. Maka Ume nke ndị Ntoroọbịa Gịnị kpatara Onyenwe anyị jiri nwee Nzukọ nsọ?Nkenke azịza nye ajụjụ ahụ: “Gịnị kpatara Onyenwe anyị jiri nwee Nzukọ nsọ?” Friend Akụkọ niile nke Akwụkwọ nsọ: Jane Manning Mere Njem gaa NauvooGụọ akụkọ banyere Jane Manning na ezi na ụlọ ya na-eje ije narị kwuru narị maịlụ ruo Nauvoo ịgbakọta ha na Ndị nsọ.