Ọgọst 2025 Quentin L. CookEziokwu nke Ndụ Anyị NiileOkenye Cook na-akuzi na Nna nke Eluigwe ekpughewo eziokwu niile metụtara oge anyị gara aga, nke ugbu a na nke ọdịniihu, gụnyekwara otu esi anata onyinye nke ndụ ebighị ebi. Maka Ume nke Ndị Ntoroọbịa Brynn WenglerOnye Chineke AbụghịAnyị nwere ike mụta ọtụtụ ihe banyere onye Chineke bụ mgbe anyị ghọtara onye Ọ na-abụghị. Friend Akụkọ niile nke Akwụkwọ nsọ: Ụlọ mkpọrọ nke LibertyGụọ otu akụkọ banyere Joseph Smith mgbe ọ na-achọta udo n’oge ihe isiike nʻụlọ mkpọrọ Libati.