Febrụwarị 2025 Dieter F. Uchtdorf“Aga M Agwọ Ha”Okenye Uchtdorf na-akuzi na ozi ọgwụgwọ nke Onye Nzọpụta bụ ndubata na nkwa nke ọgwụgwọ anụ ahụ na nke echiche na-anọgide nke si na chi nke ga-abịara onye ọbụla niime anyị n’oge Mbilite n’ọnwụ. Maka Ume nke ndị Ntoroọbịa David DicksonEnyem aka sitere n’Ebe Zuru okeNa-agbanyeghị nsogbu ndị na-akpagbu unu, Jizọs Kraist ga-enyere unu aka dị ka unu n’abịakwute Ya. Friend Joseph Smith Na-anata Epekele Ọlaedo niileGụọ otu akụkọ banyere Joseph Smith na-anata epekele ọlaedo niile ahụ.