Map 2
Palmyra-Manchester, 1820–1831
N
Ubi Martin Harris
(Obodo Mepere Emepe) Macedon
(Obodo Mepere Emepe) Palmyra
Ọnọdụ Ili Alvin Smith
Ụlọ Ọru Mbiputa Akwụkwọ E. B. Grandin
Ụzọ mmiri Erie
Warawara Uzọ mmiri Red
Ọnụmara Palmyra
Ebe-obibi Osisi Joseph Smith Ukwu
Mmiri iyi Hathaway
Ubi Joseph Smith Ukwu
Ógbè Wayne
Ógbè Ontario
Ógbè Wayne
Ógbè Ontario
Ọgba Dị Nsọ
Ebe-obibi Ntu Joseph Smith Ukwu
(Obodo Mepere Emepe) Manchester
Ụzọ Canandaigua
Ụzọ Fox
Uzọ Ụlọ-Akwụkwọ Armington
(Obodo Mepere Emepe) Farmington
Ụzọ Stafford
Mmiri iyi Hathaway
Ugwu Cumorah
Kilomita nile
0 1 2
A B C D
1 2 3 4
●1
●2
●3
●4
●5
●6
●7
●8
-
Ebe-obibi Ụlọ-osisi Joseph Smith Ukwu Mụọ-ozi Moronaị pụtara ìhè nye Joseph Smith n’ọnụ-ụlọ di n’elu nke ebe obibi a na 21–22 Septemba 1823 (hụ A—JS 1:29–47).
-
Ubi Joseph Smith Ukwu Ubi a dị 4.7 hectare ka ezi na ụlọ Smith mere ka o too eto site 1820 ruo 1829.
-
Ọ́gbà dị Nsọ Ọ̀hụ̀ mbụ nke Joseph Smith Nta mere n’ime ala osisi a na gboo mmalite udummiri nke 1820 (hụ A—JS 1:11–20).
-
Ebe-obibi ụlọ ntu Joseph Smith Ukwu Alvin Smith malitere ebe-obibi a na 1822 ma ezi na ụlọ Smith biri na ya site 1825 ruo 1829.
-
Ugwu Kumora Ebe a ka mụọ-ozi Moronaị nyere Onye-amụma Joseph Smith epekele ọla-edo nile ahụ na 22 Septemba 1827 (hụ A—JS 1:50–54, 59).
-
Ubi Martin Harris Ubi a ka e jiri gbaziri ego na mpaghara ebe ya ka e rere ere iji kwụọ ụgwọ maka mbipụta Akwụkwọ nke Mọmọn.
-
Ụlọ-ọrụ Mbipụta-akwụkwọ E. B. Grandin Akwụkwọ 5,000 nke Akwụkwọ nke Mọmọn ka e bipụtara n’ebe a 1829–30.
-
Mmiri iyi Hathaway N’ime mmiri iyi a ka e mere ụfọdụ baptism gboo nke Nzukọ-nsọ.