Ụmụntakịrị
Họọrọ nke dị Nma
ỊHọrọ nke dị nma na-eweta anyị nso-nso na-ebe Nna anyị nke Elu-igwe na Jisọs Kraịst nọ. Ọ na-enyekwara anyị aka inwe obi ụtọ ma nwee nchekwa. Kanye ụzọ ndị I nwere ike isi họrọ nke dị nma.
Ịghọ-aghughọ ụlọ-akwụkwọ
Gụọ akwụkwọ-nsọ niile
Gaa nzukọ-nsọ
Gwuo egwuregwu nke dị nma
Gị na ụmụnne gị lụọ ọgụ
Jeere ndị ọzọ ozi