2013
Ọtụtụ Ụzọ e si Na-ekwu I Meela
Ọgọọst 2013


Ụmụntakịrị

Ọtụtụ Uzo e si Na-ekwu Ị Meela

“N’ụwa nile na ngwụcha nke ụbọchị.

Ụmụ nke Nna nke Elu-Igwe na-esekpuru ala ma kpee ekpere.

Nke ọbụla na-ekwu ị meela n’ụzọ nke ya pụrụ iche.”

“Ụmụ ntakịrị n’Ụwa nile,” Children’s Songbook, 16.

Jiri akwụkwọ-map hụba obodo nile dị iche iche ama ebe a na-asụ asụsụ nile ndị a. Ụfọdụ n’ime asụsụ nile ndị a ka a na-asụ n’ime ịhe karịrị otu nnukwu obodo!