“Ọ Bịara,“ Maka Ume nke Ndị Ntoroọbịa, Dec. 2021.
Ozi Maka Ume nke Ndị Ntoroọbịa Kwa Ọnwa, Disemba 2021
Ọ Bịara
Ozizi na Ọgbụgba ndụ niile na-agba ama na Jizọs Kraist bịara n’ụwa ma kuziere anyị onye Ọ bụ na ihe O weteere ndị mmadụ niile.
A Mụrụ Ya n’elu Ụwa
A Mụrụ, site n’aka Jenedy Paige
Ọ Bịara Ime Uche nke Nna
N’elu Ụwa dị ka Ọ Dị n’Eluigwe, site n’aka Justin Kunz
Ọ Mụtara Ihe ma Too
Ma Nwata ahụ Tolitere ma Gbasie ike n’ime Mmụọ nke Ukwuu, site n’aka Walter Rane
Ọ Bịara Ịgbapụta Ndị mmadụ Niile
Kraịst n’ime Getsemane, site n’aka Maịkel Malm
Ọ Na-ezite Ndị Ọzọ Ịgba ama Ya
Ngosipụta site n’aka Justin Kunz
Ọ bụ Ìhè ahụ.
Nwa Atụrụ Nta, site n’aka Jenedy Paige
© 2021 by Intellectual Reserve, Inc. All rights reserved. Ebipụtara na USA. Nnabata n’asụsụ Bekee: 6/19. Nnabata ntụgharị-asụsụ: 6/19. Ntụgharị asụsụ nke Ozi Maka Ume nke Ndị Ntoroọbịa Kwa Ọnwa, Disemba 2021. Igbo. 17476 593