Afọ niile Gara aga - Bịanụ, Soro M

Nyochagharịa ụba akụrụngwa ihe ọmụmụ niile, ndepụta ihe mmụta niile, na ngwaọrụ mgbakwunye niile sitere nʻafọ niile gara aga iji mikpukwuo nghọta gị nke ụkpụrụ niile nke ozi ọma ma melite ọmụmụ akwụkwọ nsọ gị.